Ezikiel 27:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị Peshia+ na ndị Ludim+ na ndị Pọt+—ha so n’ìgwè ndị agha gị, ndị na-alụrụ gị agha. Ha kokwasịrị ọta na okpu agha ha ná mgbidi gị.+ Ọ bụ ha mere ka ị maa mma. Ezikiel 38:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Peshia,+ Itiopia+ na Pọt+ sokwa ha, ha niile jicha ọta na okpu agha; Nehọm 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ike ya dum bụ Itiopia, tinyere Ijipt;+ ike ya enweghịkwa njedebe. Pọt na ndị Libia nyekwaara gị+ aka.
10 Ndị Peshia+ na ndị Ludim+ na ndị Pọt+—ha so n’ìgwè ndị agha gị, ndị na-alụrụ gị agha. Ha kokwasịrị ọta na okpu agha ha ná mgbidi gị.+ Ọ bụ ha mere ka ị maa mma.
9 Ike ya dum bụ Itiopia, tinyere Ijipt;+ ike ya enweghịkwa njedebe. Pọt na ndị Libia nyekwaara gị+ aka.