Jenesis 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ebram wee kpọrọ Seraị nwunye ya+ nakwa Lọt nwa nwanne ya,+ buru akụ̀ niile ha kpatara,+ durukwa mkpụrụ obi ha nwetara na Heran, ha wee kwapụ gawa ala Kenan.+ N’ikpeazụ, ha rutere n’ala Kenan.
5 Ebram wee kpọrọ Seraị nwunye ya+ nakwa Lọt nwa nwanne ya,+ buru akụ̀ niile ha kpatara,+ durukwa mkpụrụ obi ha nwetara na Heran, ha wee kwapụ gawa ala Kenan.+ N’ikpeazụ, ha rutere n’ala Kenan.