Jeremaya 46:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gbagoonụ, unu ịnyịnya; gbawanụ ara ara, unu ụgbọ ịnyịnya! Ka ndị dike, bụ́ Kush+ na Pọt+ gaa, bụ́ ndị na-ebu ọta, tinyere ndị Ludim,+ bụ́ ndị na-ekwe ụta ma na-agba ụta ya. Nehọm 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ike ya dum bụ Itiopia, tinyere Ijipt;+ ike ya enweghịkwa njedebe. Pọt na ndị Libia nyekwaara gị+ aka.
9 Gbagoonụ, unu ịnyịnya; gbawanụ ara ara, unu ụgbọ ịnyịnya! Ka ndị dike, bụ́ Kush+ na Pọt+ gaa, bụ́ ndị na-ebu ọta, tinyere ndị Ludim,+ bụ́ ndị na-ekwe ụta ma na-agba ụta ya.
9 Ike ya dum bụ Itiopia, tinyere Ijipt;+ ike ya enweghịkwa njedebe. Pọt na ndị Libia nyekwaara gị+ aka.