2 Ihe E Mere 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 n’agụnyeghị ihe ndị na-agba ahịa+ na ndị ahịa na-ebubata. Ndị eze niile nke ndị Arab+ na ndị gọvanọ ala ahụ na-ewetakwara Sọlọmọn ọlaedo na ọlaọcha. Jeremaya 49:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Bilienụ buso mba tụsaara ahụ́ agha,+ mba nke bi n’obi iru ala!”+ ka Jehova kwuru. “O nweghị ibo ụzọ na ihe ntụchi. Ha bi naanị ha.+
14 n’agụnyeghị ihe ndị na-agba ahịa+ na ndị ahịa na-ebubata. Ndị eze niile nke ndị Arab+ na ndị gọvanọ ala ahụ na-ewetakwara Sọlọmọn ọlaedo na ọlaọcha.
31 “Bilienụ buso mba tụsaara ahụ́ agha,+ mba nke bi n’obi iru ala!”+ ka Jehova kwuru. “O nweghị ibo ụzọ na ihe ntụchi. Ha bi naanị ha.+