Aịzaya 47:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ugbu a, nụrụ nke a, gị nwaanyị nke hụrụ ihe ụtọ n’anya, nke nọ ala n’obi iru ala,+ nke na-asị n’obi ya: “Ọ bụ m bụ onye dị mkpa, e nweghị onye ọzọ.+ Agaghị m anọdụ ala dị ka nwaanyị di ya nwụrụ, agaghịkwa m agba aka ụmụ.”+
8 Ugbu a, nụrụ nke a, gị nwaanyị nke hụrụ ihe ụtọ n’anya, nke nọ ala n’obi iru ala,+ nke na-asị n’obi ya: “Ọ bụ m bụ onye dị mkpa, e nweghị onye ọzọ.+ Agaghị m anọdụ ala dị ka nwaanyị di ya nwụrụ, agaghịkwa m agba aka ụmụ.”+