Jeremaya 51:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 “Ọ bụrụgodị na Babịlọn arịgoo n’eluigwe,+ ọ bụrụgodị na o mee ka ebe dị elu o ji mere ike ya bụrụ ebe a na-apụghị ịbanye abanye,+ ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-esi n’ebe m nọ bịakwute ya,”+ ka Jehova kwuru.
53 “Ọ bụrụgodị na Babịlọn arịgoo n’eluigwe,+ ọ bụrụgodị na o mee ka ebe dị elu o ji mere ike ya bụrụ ebe a na-apụghị ịbanye abanye,+ ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-esi n’ebe m nọ bịakwute ya,”+ ka Jehova kwuru.