Jeremaya 47:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Isi ga-akwọcha+ Geza.+ E bibiwo Ashkelọn.+ Unu ndị fọdụrụ na ndagwurugwu ha, ruo ole mgbe ka unu ga na-ebekasị onwe unu ahụ́?+ Zefanaya 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na Geza ga-aghọ obodo a gbahapụrụ agbahapụ;+ Ashkelọn ga-abụ ebe tọgbọrọ n’efu.+ Ma a ga-achụpụ Ashdọd+ n’etiti ehihie;+ a ga-efopụkwa Ekrọn.+
5 Isi ga-akwọcha+ Geza.+ E bibiwo Ashkelọn.+ Unu ndị fọdụrụ na ndagwurugwu ha, ruo ole mgbe ka unu ga na-ebekasị onwe unu ahụ́?+
4 N’ihi na Geza ga-aghọ obodo a gbahapụrụ agbahapụ;+ Ashkelọn ga-abụ ebe tọgbọrọ n’efu.+ Ma a ga-achụpụ Ashdọd+ n’etiti ehihie;+ a ga-efopụkwa Ekrọn.+