Levitikọs 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha agaghị akwọcha isi ha,+ ha agaghịkwa akpụchapụ ọnụ ọnụ ajị agba ha,+ ha agaghịkwa akawa ahụ́ ha.+ Diuterọnọmi 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu ebekasịla+ onwe unu ahụ́, unu akpụchapụla+ iku anya* unu n’ihi onye nwụrụ anwụ. Jeremaya 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha ga-anwụ n’ala a, ma ndị ukwu ma ndị nta. A gaghị eli ha eli,+ ndị mmadụ agaghịkwa etiri ha aka n’obi, ọ dịghịkwa onye ga-ebekasị onwe ya ahụ́+ ma ọ bụ kwọchaa isi n’ihi ha.+ Jeremaya 48:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’ihi na isi niile akwọchaala,+ a kpụkwara ajị agba niile akpụ.+ Aka niile bu ọnyá,+ e kekwara ákwà iru uju n’úkwù!’”+
5 Ha agaghị akwọcha isi ha,+ ha agaghịkwa akpụchapụ ọnụ ọnụ ajị agba ha,+ ha agaghịkwa akawa ahụ́ ha.+
14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu ebekasịla+ onwe unu ahụ́, unu akpụchapụla+ iku anya* unu n’ihi onye nwụrụ anwụ.
6 Ha ga-anwụ n’ala a, ma ndị ukwu ma ndị nta. A gaghị eli ha eli,+ ndị mmadụ agaghịkwa etiri ha aka n’obi, ọ dịghịkwa onye ga-ebekasị onwe ya ahụ́+ ma ọ bụ kwọchaa isi n’ihi ha.+
37 N’ihi na isi niile akwọchaala,+ a kpụkwara ajị agba niile akpụ.+ Aka niile bu ọnyá,+ e kekwara ákwà iru uju n’úkwù!’”+