Levitikọs 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “‘Unu ebekasịla ahụ́ unu maka mkpụrụ obi nwụrụ anwụ,+ unu egbukwala egbugbu n’ahụ́ unu. Abụ m Jehova. 1 Ndị Eze 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha wee malite ịkpọkusi ya ike, jirikwa daga na ube na-amakasị+ onwe ha dị ka omenala ha si dị, ruo mgbe ha mere ka ọbara na-agba ha n’ahụ́. Jeremaya 47:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Isi ga-akwọcha+ Geza.+ E bibiwo Ashkelọn.+ Unu ndị fọdụrụ na ndagwurugwu ha, ruo ole mgbe ka unu ga na-ebekasị onwe unu ahụ́?+
28 “‘Unu ebekasịla ahụ́ unu maka mkpụrụ obi nwụrụ anwụ,+ unu egbukwala egbugbu n’ahụ́ unu. Abụ m Jehova.
28 Ha wee malite ịkpọkusi ya ike, jirikwa daga na ube na-amakasị+ onwe ha dị ka omenala ha si dị, ruo mgbe ha mere ka ọbara na-agba ha n’ahụ́.
5 Isi ga-akwọcha+ Geza.+ E bibiwo Ashkelọn.+ Unu ndị fọdụrụ na ndagwurugwu ha, ruo ole mgbe ka unu ga na-ebekasị onwe unu ahụ́?+