Levitikọs 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “‘Unu ebekasịla ahụ́ unu maka mkpụrụ obi nwụrụ anwụ,+ unu egbukwala egbugbu n’ahụ́ unu. Abụ m Jehova. Diuterọnọmi 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu ebekasịla+ onwe unu ahụ́, unu akpụchapụla+ iku anya* unu n’ihi onye nwụrụ anwụ.
28 “‘Unu ebekasịla ahụ́ unu maka mkpụrụ obi nwụrụ anwụ,+ unu egbukwala egbugbu n’ahụ́ unu. Abụ m Jehova.
14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu ebekasịla+ onwe unu ahụ́, unu akpụchapụla+ iku anya* unu n’ihi onye nwụrụ anwụ.