Levitikọs 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “‘Unu ebekasịla ahụ́ unu maka mkpụrụ obi nwụrụ anwụ,+ unu egbukwala egbugbu n’ahụ́ unu. Abụ m Jehova. Jeremaya 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha ga-anwụ n’ala a, ma ndị ukwu ma ndị nta. A gaghị eli ha eli,+ ndị mmadụ agaghịkwa etiri ha aka n’obi, ọ dịghịkwa onye ga-ebekasị onwe ya ahụ́+ ma ọ bụ kwọchaa isi n’ihi ha.+
28 “‘Unu ebekasịla ahụ́ unu maka mkpụrụ obi nwụrụ anwụ,+ unu egbukwala egbugbu n’ahụ́ unu. Abụ m Jehova.
6 Ha ga-anwụ n’ala a, ma ndị ukwu ma ndị nta. A gaghị eli ha eli,+ ndị mmadụ agaghịkwa etiri ha aka n’obi, ọ dịghịkwa onye ga-ebekasị onwe ya ahụ́+ ma ọ bụ kwọchaa isi n’ihi ha.+