Diuterọnọmi 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu ebekasịla+ onwe unu ahụ́, unu akpụchapụla+ iku anya* unu n’ihi onye nwụrụ anwụ. Jeremaya 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha ga-anwụ n’ala a, ma ndị ukwu ma ndị nta. A gaghị eli ha eli,+ ndị mmadụ agaghịkwa etiri ha aka n’obi, ọ dịghịkwa onye ga-ebekasị onwe ya ahụ́+ ma ọ bụ kwọchaa isi n’ihi ha.+
14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu ebekasịla+ onwe unu ahụ́, unu akpụchapụla+ iku anya* unu n’ihi onye nwụrụ anwụ.
6 Ha ga-anwụ n’ala a, ma ndị ukwu ma ndị nta. A gaghị eli ha eli,+ ndị mmadụ agaghịkwa etiri ha aka n’obi, ọ dịghịkwa onye ga-ebekasị onwe ya ahụ́+ ma ọ bụ kwọchaa isi n’ihi ha.+