Jenesis 37:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Jekọb wee dọwaa ákwà mgbokwasị ya ma kee ákwà iru uju n’úkwù ya wee na-eruru nwa ya uju ruo ọtụtụ ụbọchị.+ Ezikiel 27:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ha ga-eme onwe ha ndị isi nkwọcha n’ihi gị,+ keekwa ákwà iru uju n’úkwù+ ma kwaara gị ákwá n’ihi ihe na-ewute ha ná mkpụrụ obi,+ na-akwa ákwá arịrị. Daniel 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee chee ihu m+ n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, ka m jiri ekpere+ na arịrịọ na ibu ọnụ na ákwà iru uju na ntụ chọọ ya.+
34 Jekọb wee dọwaa ákwà mgbokwasị ya ma kee ákwà iru uju n’úkwù ya wee na-eruru nwa ya uju ruo ọtụtụ ụbọchị.+
31 Ha ga-eme onwe ha ndị isi nkwọcha n’ihi gị,+ keekwa ákwà iru uju n’úkwù+ ma kwaara gị ákwá n’ihi ihe na-ewute ha ná mkpụrụ obi,+ na-akwa ákwá arịrị.
3 M wee chee ihu m+ n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, ka m jiri ekpere+ na arịrịọ na ibu ọnụ na ákwà iru uju na ntụ chọọ ya.+