Ilu 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Àjà ndị ajọ omume bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ekpere ndị ziri ezi bụ ihe na-atọ ya ụtọ.+ Ilu 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Jehova nọ ndị ajọ omume n’ebe dị anya,+ ma ekpere ndị ezi omume ka ọ na-anụ.+ Jeremaya 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ‘Kpọkuo m, m ga-aza gị+ n’egbughị oge, m ga-agwa gị oké ihe ndị a na-apụghị ịghọta aghọta, ndị ị na-amaghị.’”+
3 ‘Kpọkuo m, m ga-aza gị+ n’egbughị oge, m ga-agwa gị oké ihe ndị a na-apụghị ịghọta aghọta, ndị ị na-amaghị.’”+