6 Ha ga-anwụ n’ala a, ma ndị ukwu ma ndị nta. A gaghị eli ha eli,+ ndị mmadụ agaghịkwa etiri ha aka n’obi, ọ dịghịkwa onye ga-ebekasị onwe ya ahụ́+ ma ọ bụ kwọchaa isi n’ihi ha.+
16 Mee onwe gị isi nkwọcha, kpụchapụ ntutu gị n’ihi ụmụ gị ndị na-eme gị obi ụtọ nke ukwuu.+ Mee ka isi nkwọcha gị sakwuo mbara dị ka nke udele,* n’ihi na e siwo n’ebe ị nọ dọrọ ha n’agha.”+