Diuterọnọmi 28:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ị ga-amụ ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom, ma ha agaghị abụ nke gị, n’ihi na a ga-adọrọ ha n’agha.+ 2 Ndị Eze 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’afọ nke itoolu nke ọchịchị Hoshia, eze Asiria weghaara Sameria,+ dọrọkwa Izrel n’agha+ laa Asiria ma mee ka ha biri na Hela+ nakwa na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan+ nakwa n’obodo dị iche iche nke ndị Midia.+ Aịzaya 39:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ‘A ga-akpọrọkwa+ ụfọdụ n’ime ụmụ gị ndị ikom ga-esi n’ahụ́ gị, bụ́ ndị ị gaje ịmụ, ha ga-aghọkwa ndị na-eje ozi+ n’obí eze Babịlọn.’”+
6 N’afọ nke itoolu nke ọchịchị Hoshia, eze Asiria weghaara Sameria,+ dọrọkwa Izrel n’agha+ laa Asiria ma mee ka ha biri na Hela+ nakwa na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan+ nakwa n’obodo dị iche iche nke ndị Midia.+
7 ‘A ga-akpọrọkwa+ ụfọdụ n’ime ụmụ gị ndị ikom ga-esi n’ahụ́ gị, bụ́ ndị ị gaje ịmụ, ha ga-aghọkwa ndị na-eje ozi+ n’obí eze Babịlọn.’”+