Daniel 2:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Daniel wee rịọ eze, o wee họpụta Shedrak, Mishak na Abednego+ ka ha na-elekọta ógbè Babịlọn a na-achị achị, ma Daniel nọ n’obí eze.+ Daniel 5:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Belshaza wee nye iwu, e wee yiwe Daniel uwe na-acha odo odo, yinyekwa ya ihe olu ọlaedo n’olu; e wee kpọsaa na ọ ga-abụ onye ọchịchị nke atọ n’alaeze ahụ.+
49 Daniel wee rịọ eze, o wee họpụta Shedrak, Mishak na Abednego+ ka ha na-elekọta ógbè Babịlọn a na-achị achị, ma Daniel nọ n’obí eze.+
29 Belshaza wee nye iwu, e wee yiwe Daniel uwe na-acha odo odo, yinyekwa ya ihe olu ọlaedo n’olu; e wee kpọsaa na ọ ga-abụ onye ọchịchị nke atọ n’alaeze ahụ.+