Esta 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe a kpọkọtara ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke+ na nke ugboro abụọ, Mọdekaị na-anọdụ n’ọnụ ụzọ ámá eze.+ Esta 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị niile na-ejere eze ozi bụ́ ndị nọ n’ọnụ ụzọ ámá eze+ na-ehulata na-akpọrọ Heman isiala, n’ihi na ọ bụ ihe eze nyere n’iwu ka a na-emere ya. Ma Mọdekaị adịghị ehulata, ọ dịghịkwa akpọrọ ya isiala.+ Jeremaya 39:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị niile eze Babịlọn mere ndị isi, ya bụ, Negal-shariza, Samga-nibo, Sasekim, Rabsaris, Negal-shariza bụ́ Rabmag na ndị niile ọzọ eze Babịlọn mere ndị isi, wee bata nọdụ ala n’Ọnụ Ụzọ Ámá Etiti.+ Emọs 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya.+ Meenụ ka e nwee ikpe ziri ezi n’ọnụ ụzọ ámá.+ Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị fọdụrụ n’ụlọ Josef+ amara.’+
19 Mgbe a kpọkọtara ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke+ na nke ugboro abụọ, Mọdekaị na-anọdụ n’ọnụ ụzọ ámá eze.+
2 Ndị niile na-ejere eze ozi bụ́ ndị nọ n’ọnụ ụzọ ámá eze+ na-ehulata na-akpọrọ Heman isiala, n’ihi na ọ bụ ihe eze nyere n’iwu ka a na-emere ya. Ma Mọdekaị adịghị ehulata, ọ dịghịkwa akpọrọ ya isiala.+
3 Ndị niile eze Babịlọn mere ndị isi, ya bụ, Negal-shariza, Samga-nibo, Sasekim, Rabsaris, Negal-shariza bụ́ Rabmag na ndị niile ọzọ eze Babịlọn mere ndị isi, wee bata nọdụ ala n’Ọnụ Ụzọ Ámá Etiti.+
15 Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya.+ Meenụ ka e nwee ikpe ziri ezi n’ọnụ ụzọ ámá.+ Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị fọdụrụ n’ụlọ Josef+ amara.’+