Jeremaya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na, ‘lee, m na-akpọ ezinụlọ niile nke alaeze ndị dị n’ebe ugwu òkù,’ ka Jehova kwuru;+ ‘onye ọ bụla n’ime ha ga-abịakwa debe ocheeze ya n’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem,+ ka ha wakpo mgbidi ya niile gbaa gburugburu na obodo niile dị na Juda.+
15 N’ihi na, ‘lee, m na-akpọ ezinụlọ niile nke alaeze ndị dị n’ebe ugwu òkù,’ ka Jehova kwuru;+ ‘onye ọ bụla n’ime ha ga-abịakwa debe ocheeze ya n’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem,+ ka ha wakpo mgbidi ya niile gbaa gburugburu na obodo niile dị na Juda.+