Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 28:52
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 52 Ha ga-anọchibido gị n’obodo gị ruo mgbe mgbidi gị dị elu e wusiri ike, bụ́ ndị ị tụkwasịrị obi, ga-ada n’ala gị dum, ee, ha ga-anọchibido gị n’obodo gị niile, n’ala gị dum, bụ́ nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị.+

  • Jeremaya 4:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Kwuonụ banyere ya, ee, gwanụ ya mba dị iche iche. Kwusaanụ ya megide Jeruselem.”

      “Ndị nche si n’ala dị anya na-abịa,+ ha ga-etikwa mkpu megide obodo ndị dị na Juda.

  • Jeremaya 9:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 M ga-emekwa ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa;+ m ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, n’enweghị onye bi ha.+

  • Jeremaya 33:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘N’ebe a nke unu ga na-asị na ọ bụ mkpọmkpọ ebe nke mmadụ na anụ ụlọ na-anọghị, n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem bụ́ ndị e mere ka ha tọgbọrọ n’efu,+ nke mmadụ na-anọghị, nke na-enweghị onye bi ya, nke anụ ụlọ na-anọghịkwa, a ka ga-anụ+

  • Jeremaya 34:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 “‘Lee, m ga-enye iwu,’ ka Jehova kwuru, ‘m ga-eme ka ha lọghachi n’obodo a,+ ha ga-ebuso ya agha, weghara ya ma gbaa ya ọkụ;+ m ga-emekwa ka obodo niile dị na Juda tọgbọrọ n’efu n’enweghị onye bi ha.’”+

  • Jeremaya 44:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 M wee wụpụ ọnụma m na iwe m, o wee na-ere ka ọkụ n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem;+ ha wee ghọọ ebe a lara n’iyi, ebe tọgbọrọ n’efu, dị ka ọ dị taa.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya