Jeremaya 34:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Jehova kwuru, sị, ‘M ga-enye iwu, meekwa ka ha lọghachi n’obodo a. Ha ga-alụso ya agha, weghara ya ma gbaa ya ọkụ.+ M ga-emekwa ka obodo niile dị na Juda tọgbọrọ nkịtị n’enweghị onye ga-ebi na ha.’”+
22 “Jehova kwuru, sị, ‘M ga-enye iwu, meekwa ka ha lọghachi n’obodo a. Ha ga-alụso ya agha, weghara ya ma gbaa ya ọkụ.+ M ga-emekwa ka obodo niile dị na Juda tọgbọrọ nkịtị n’enweghị onye ga-ebi na ha.’”+