Jeremaya 34:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “‘Lee, m ga-enye iwu,’ ka Jehova kwuru, ‘m ga-eme ka ha lọghachi n’obodo a,+ ha ga-ebuso ya agha, weghara ya ma gbaa ya ọkụ;+ m ga-emekwa ka obodo niile dị na Juda tọgbọrọ n’efu n’enweghị onye bi ha.’”+
22 “‘Lee, m ga-enye iwu,’ ka Jehova kwuru, ‘m ga-eme ka ha lọghachi n’obodo a,+ ha ga-ebuso ya agha, weghara ya ma gbaa ya ọkụ;+ m ga-emekwa ka obodo niile dị na Juda tọgbọrọ n’efu n’enweghị onye bi ha.’”+