22 Nkịta ọhịa ga-anọ n’ụlọ elu ndị dị n’ime ya na-eti mkpu,+ nnukwu agwọ ga na-anọkwa n’obí eze ya ndị mara mma, oge ya eruola nso, a gaghịkwa agbatịkwuru ya ụbọchị.”+
22 Geenụ ntị! Akụkọ dị! Lee, o rutewo, tinyere oké mkpọtụ nke si n’ala dị n’ebe ugwu,+ iji mee ka obodo ndị dị na Juda ghọọ ebe tọgbọrọ n’efu, ọgba nkịta ọhịa.+