13 Ogwu ga-eto n’ụlọ elu ndị dị n’ime ya, ahịhịa akụwa na ahịhịa ogwu ga-etokwa n’ebe ya ndị e wusiri ike;+ ọ ga-aghọkwa ebe obibi nke nkịta ọhịa,+ ogige nke enyí nnụnụ.+
8 N’ihi nke a, m ga-akwa ákwá arịrị, tiekwa mkpu ákwá;+ m ga-agba ụkwụ efu, gbarakwa ọtọ na-ejegharị.+ M ga na-eti mkpu dị ka nkịta ọhịa, na-erukwa uju dị ka nne enyí nnụnụ.