Aịzaya 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’oge ahụ, Jehova kwuru okwu site n’ọnụ Aịzaya nwa Emọz,+ sị: “Gaa+ tọpụ ákwà iru uju i kere n’úkwù;+ yipụkwa akpụkpọ ụkwụ i yi n’ụkwụ.”+ O wee mee otú ahụ, gbara ọtọ na-ejegharị n’ụkwụ efu.+
2 n’oge ahụ, Jehova kwuru okwu site n’ọnụ Aịzaya nwa Emọz,+ sị: “Gaa+ tọpụ ákwà iru uju i kere n’úkwù;+ yipụkwa akpụkpọ ụkwụ i yi n’ụkwụ.”+ O wee mee otú ahụ, gbara ọtọ na-ejegharị n’ụkwụ efu.+