Jona 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ha yiri ákwà iru uju, ma mmadụ ma anụ ụlọ; ka ha kpọkusie Chineke ike, ka onye ọ bụla hapụkwa+ ụzọ ọjọọ ya na ihe ike ọ na-eme. Mkpughe 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M ga-emekwa ka ndị àmà m abụọ+ yiri ákwà iru uju+ buo amụma+ ruo otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri isii.”
8 Ka ha yiri ákwà iru uju, ma mmadụ ma anụ ụlọ; ka ha kpọkusie Chineke ike, ka onye ọ bụla hapụkwa+ ụzọ ọjọọ ya na ihe ike ọ na-eme.
3 M ga-emekwa ka ndị àmà m abụọ+ yiri ákwà iru uju+ buo amụma+ ruo otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri isii.”