Aịzaya 34:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ogwu ga-eto n’ụlọ elu ndị dị n’ime ya,Ahịhịa akụwa na ahịhịa ogwu ga-etokwa n’ebe ya ndị a rụsiri ike. Ọ ga-aghọkwa ụlọ nkịta ọhịa+Na ogige enyí nnụnụ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:13 Amụma Aịsaịa I, p. 366-367 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 126-128
13 Ogwu ga-eto n’ụlọ elu ndị dị n’ime ya,Ahịhịa akụwa na ahịhịa ogwu ga-etokwa n’ebe ya ndị a rụsiri ike. Ọ ga-aghọkwa ụlọ nkịta ọhịa+Na ogige enyí nnụnụ.