Aịzaya 34:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ogwu ga-eto n’ụlọ elu ndị dị n’ime ya, ahịhịa akụwa na ahịhịa ogwu ga-etokwa n’ebe ya ndị e wusiri ike;+ ọ ga-aghọkwa ebe obibi nke nkịta ọhịa,+ ogige nke enyí nnụnụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:13 Amụma Aịsaịa I, p. 366-367 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 126-128
13 Ogwu ga-eto n’ụlọ elu ndị dị n’ime ya, ahịhịa akụwa na ahịhịa ogwu ga-etokwa n’ebe ya ndị e wusiri ike;+ ọ ga-aghọkwa ebe obibi nke nkịta ọhịa,+ ogige nke enyí nnụnụ.+