Diuterọnọmi 32:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ na ịkwụ ụgwọ.+N’oge a kara aka, ụkwụ ha agaghị akwụsi ike n’ala,+N’ihi na ụbọchị ọdachi ha dị nso,+Ihe ndị a ga-eme ha na-abịakwa ọsọ ọsọ.’+ Ekliziastis 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E nwere oge a kara aka+ maka ihe ọ bụla, ihe ọ bụla a na-eme n’okpuru eluigwe nwekwara oge: Jeremaya 51:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ada bụ́ Babịlọn dị ka ebe nzọcha mkpụrụ.+ Oge eruwo ka a zọsie ya ụkwụ ike. Ma, ọ fọrọ ntakịrị ka oge a ga-ewe ya dị ka ihe ubi ruo.”+ 2 Pita 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha ga-eji okwu nrafu+ rigbuo unu n’ihi anyaukwu ha. Ma, ikpe nke si n’oge ochie+ ga-abịakwasị ha n’egbughị oge, mbibi ha adịghịkwa ero ụra.+
35 Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ na ịkwụ ụgwọ.+N’oge a kara aka, ụkwụ ha agaghị akwụsi ike n’ala,+N’ihi na ụbọchị ọdachi ha dị nso,+Ihe ndị a ga-eme ha na-abịakwa ọsọ ọsọ.’+
33 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ada bụ́ Babịlọn dị ka ebe nzọcha mkpụrụ.+ Oge eruwo ka a zọsie ya ụkwụ ike. Ma, ọ fọrọ ntakịrị ka oge a ga-ewe ya dị ka ihe ubi ruo.”+
3 Ha ga-eji okwu nrafu+ rigbuo unu n’ihi anyaukwu ha. Ma, ikpe nke si n’oge ochie+ ga-abịakwasị ha n’egbughị oge, mbibi ha adịghịkwa ero ụra.+