Abụ Ọma 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mba dị iche iche adabawo n’olulu ha gwuru;+Ụgbụ ha+ ji sie ọnyà ejidewo ha n’ụkwụ.+ Abụ Ọma 73:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ezie, ọ bụ n’ala na-amị amị ka i mere ka ha nọrọ.+I mewo ka ha daa wee laa n’iyi.+ Aịzaya 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọtụtụ n’ime ha ga-asụ ngọngọ daa, gbajiekwa, e wee mata ha n’ọnyà wee nwụde ha.+