Matiu 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 obi ụtọ na-adịrị onye na-adịghị ahụ ihe ga-eme ka ọ sụọ ngọngọ n’ebe m nọ.”+ Matiu 21:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Onye dakwara n’elu nkume a ga-akụri. Onye ọ bụla ọ dakwasịrị, ọ ga-egweri ya.”+ 1 Ndị Kọrịnt 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ma anyị na-ekwusa Kraịst a kpọgidere n’osisi,+ ọ bụụrụ ndị Juu ihe ịsụ ngọngọ,+ ma bụụrụ ndị mba ọzọ ihe nzuzu;+
23 ma anyị na-ekwusa Kraịst a kpọgidere n’osisi,+ ọ bụụrụ ndị Juu ihe ịsụ ngọngọ,+ ma bụụrụ ndị mba ọzọ ihe nzuzu;+