Jeremaya 44:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M wee jiri iwe na ọnụma mee obodo ndị dị na Juda nakwa okporo ámá ndị dị na Jeruselem ihe, na-atakwa ha ahụhụ ruo mgbe a lara ha n’iyi. Ha atọgbọrọkwa nkịtị otú ha dị taa.’+
6 M wee jiri iwe na ọnụma mee obodo ndị dị na Juda nakwa okporo ámá ndị dị na Jeruselem ihe, na-atakwa ha ahụhụ ruo mgbe a lara ha n’iyi. Ha atọgbọrọkwa nkịtị otú ha dị taa.’+