17 “Ya mere, nke a bụ ihe Jehova, Chineke nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi dum m kwuru na ọ ga-adakwasị Juda na ndị niile bi na Jeruselem dakwasị ha,+ n’ihi na m gwara ha okwu ma ha egeghị ntị, m nọkwa na-akpọ ha ma ha azaghị.’”+