2 Ndị Eze 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị agha dum nke ndị Kaldia, bụ́ ndị ha na onyeisi ndị nche ahụ so, kwaturu mgbidi gbara Jeruselem gburugburu.+ Jeremaya 39:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị Kaldia gbara ụlọ eze na ụlọ ndị mmadụ ọkụ,+ ha kwatukwara mgbidi Jeruselem.+
10 Ndị agha dum nke ndị Kaldia, bụ́ ndị ha na onyeisi ndị nche ahụ so, kwaturu mgbidi gbara Jeruselem gburugburu.+