2 Ndị Eze 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị agha dum nke ndị Kaldia, bụ́ ndị ha na onyeisi ndị nche ahụ so, kwaturu mgbidi gbara Jeruselem gburugburu.+ Nehemaya 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee sị m: “Ndị fọdụrụnụ, ndị fọdụrụ n’ime ndị a dọọrọ n’agha, n’ógbè ahụ a na-achị achị,+ nọ n’ọnọdụ dị oké njọ,+ a na-akọchakwa ha;+ a kwatuwokwa mgbidi+ Jeruselem, gbaakwa ọnụ ụzọ ámá+ ya ọkụ.” Jeremaya 52:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị agha niile nke ndị Kaldia, bụ́ ndị ha na onyeisi ndị nche ahụ so, kwaturu mgbidi dum gbara Jeruselem gburugburu.+
10 Ndị agha dum nke ndị Kaldia, bụ́ ndị ha na onyeisi ndị nche ahụ so, kwaturu mgbidi gbara Jeruselem gburugburu.+
3 Ha wee sị m: “Ndị fọdụrụnụ, ndị fọdụrụ n’ime ndị a dọọrọ n’agha, n’ógbè ahụ a na-achị achị,+ nọ n’ọnọdụ dị oké njọ,+ a na-akọchakwa ha;+ a kwatuwokwa mgbidi+ Jeruselem, gbaakwa ọnụ ụzọ ámá+ ya ọkụ.”
14 Ndị agha niile nke ndị Kaldia, bụ́ ndị ha na onyeisi ndị nche ahụ so, kwaturu mgbidi dum gbara Jeruselem gburugburu.+