Ezra 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka eze mara na anyị gara n’ógbè Juda a na-achị achị,+ n’ụlọ Chineke ukwu ahụ,+ e ji nnukwu nkume na-ewu ya, a na-etinyekwa osisi ná mgbidi ya; e jikwa ịnụ ọkụ n’obi na-arụ ọrụ ahụ, ọ na-agakwa n’ihu n’aka ha.
8 Ka eze mara na anyị gara n’ógbè Juda a na-achị achị,+ n’ụlọ Chineke ukwu ahụ,+ e ji nnukwu nkume na-ewu ya, a na-etinyekwa osisi ná mgbidi ya; e jikwa ịnụ ọkụ n’obi na-arụ ọrụ ahụ, ọ na-agakwa n’ihu n’aka ha.