Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 1:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 1 Ná mmalite,+ Chineke+ kere+ eluigwe na ụwa.+

  • Diuterọnọmi 10:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chi kasị chi niile+ na Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile,+ Chineke ukwu, onye dị ike ma dị egwu,+ onye na-adịghị ele onye ọ bụla anya n’ihu,+ ọ dịghịkwa eri ngarị,+

  • Diuterọnọmi 32:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 N’ihi na oké nkume ha adịghị ka Oké Nkume anyị,+

      Ọbụna ndị iro anyị ga-ekweta nke a.+

  • Ezra 1:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Onye ọ bụla n’ime unu, n’etiti ndị ya niile, ka Chineke ya nọnyere ya.+ Ya lawa Jeruselem, nke dị na Juda, ma wughachi ụlọ Jehova bụ́ Chineke Izrel—ọ bụ ya bụ ezi Chineke+—bụ́ ụlọ dị na Jeruselem.+

  • Abụ Ọma 145:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  3 Jehova dị ukwuu, kwesịkwa nnọọ ka e too ya,+

      A pụghịkwa ịchọpụtacha ịdị ukwuu ya achọpụtacha.+

  • Daniel 2:47
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 47 Eze wee gwa Daniel, sị: “N’ezie, Chineke unu bụ Chi kasị chi niile+ na Onyenwe ndị eze+ na Onye na-ekpughe ihe nzuzo, ebe i nwere ike ikpughe ihe nzuzo a.”+

  • Daniel 4:34
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 34 “Mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,+ mụ onwe m, bụ́ Nebukadneza, weliri anya lee eluigwe,+ anya wee malite ido m; m wee gọzie Onye Kasị Elu,+ m nyekwara Onye ahụ na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi otuto, jaakwa ya mma,+ n’ihi na ọchịchị ya bụ ọchịchị nke na-adịru mgbe ebighị ebi, alaeze ya na-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+

  • Daniel 6:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 M na-eti iwu+ ka ndị mmadụ na-ama jijiji n’ihu Chineke nke Daniel ma na-atụ ya egwu n’ókèala niile dị n’alaeze m.+ N’ihi na ọ bụ Chineke dị ndụ nakwa Onye na-adịru mgbe ebighị ebi,+ alaeze ya+ bụ nke a na-agaghị ebibi ebibi,+ ọchịchị ya na-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya