20 Devid wee gaa n’ihu ịgwa Sọlọmọn nwa ya, sị: “Nwee obi ike,+ dị ike, meekwa ihe. Atụla egwu,+ atụkwala ụjọ,+ n’ihi na Jehova Chineke, bụ́ Chineke m, nọnyeere gị.+ Ọ gaghị agbahapụ gị,+ ọ gaghịkwa ahapụ gị ruo mgbe a rụchara ọrụ dum metụtara ozi ụlọ Jehova.