6 Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Atụla egwu, amakwala jijiji n’ihu ha,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka gị na ya so na-aga. Ọ gaghị agbahapụ gị, ọ gaghịkwa ahapụ gị ma ọlị.”+
13 Ị ga-enwe ihe ịga nke ọma+ ma ọ bụrụ na i lezie anya wee debe ụkpụrụ+ na mkpebi ikpe+ Jehova nyere Mozis n’iwu+ banyere Izrel. Nwee obi ike, dịkwa ike.+ Atụla egwu,+ atụkwala ụjọ.+