Joshụa 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-eme ka ndị a keta+ ala ahụ m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ya mere, anyị na-enwe obi ike mgbe niile, marakwa na, ka anyị nọ n’ebe obibi anyị n’anụ ahụ́, anyị anọghị n’ebe Onyenwe anyị nọ,+
6 Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-eme ka ndị a keta+ ala ahụ m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha.+
6 Ya mere, anyị na-enwe obi ike mgbe niile, marakwa na, ka anyị nọ n’ebe obibi anyị n’anụ ahụ́, anyị anọghị n’ebe Onyenwe anyị nọ,+