Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 5:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 N’ihi na, ònye n’etiti anụ ahụ́ niile nụtụrụla olu Chineke nke dị ndụ+ ka o si n’etiti ọkụ na-ekwu okwu dị ka anyị nụrụ ya ma ka dịrị ndụ?

  • Abụ Ọma 90:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  2 Tupu a mụọ ugwu dị iche iche,+

      Ma ọ bụ, tupu ị mụpụta ụwa+ na elu ala dị ka à ga-asị na ime mere gị,+

      Ọbụna site na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi, ị bụ Chineke.+

  • Daniel 4:34
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 34 “Mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,+ mụ onwe m, bụ́ Nebukadneza, weliri anya lee eluigwe,+ anya wee malite ido m; m wee gọzie Onye Kasị Elu,+ m nyekwara Onye ahụ na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi otuto, jaakwa ya mma,+ n’ihi na ọchịchị ya bụ ọchịchị nke na-adịru mgbe ebighị ebi, alaeze ya na-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+

  • 1 Pita 1:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 N’ihi na a mụwo unu ọzọ+ site ná mkpụrụ na-enye ndụ,+ nke na-apụghị ire ure,+ ọ bụghị site na nke pụrụ ire ure,+ site n’okwu+ Chineke bụ́ onye dị ndụ ma na-adịru+ mgbe ebighị ebi.

  • Mkpughe 4:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Mgbe ọ bụla ihe ndị ahụ dị ndụ nyere Onye ahụ nọ ọdụ n’ocheeze+ otuto na nsọpụrụ na ekele,+ bụ́ Onye na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya