Abụ Ọma 47:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chineke aghọwo eze nke na-achị mba niile.+Chineke anọrọwo n’ocheeze ya dị nsọ.+ Mkpughe 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ahụ nke nọ ọdụ n’ocheeze ahụ+ wee sị: “Lee! Ana m eme ihe niile ka ha dị ọhụrụ.”+ Ọ sịkwara: “Dee ha ede, n’ihi na okwu ndị a kwesịrị ntụkwasị obi, bụrụkwa eziokwu.”
5 Onye ahụ nke nọ ọdụ n’ocheeze ahụ+ wee sị: “Lee! Ana m eme ihe niile ka ha dị ọhụrụ.”+ Ọ sịkwara: “Dee ha ede, n’ihi na okwu ndị a kwesịrị ntụkwasị obi, bụrụkwa eziokwu.”