1 Ihe E Mere 16:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ka eluigwe ṅụrịa ọṅụ, ka ụwa nweekwa aṅụrị,+Ka ha kwuokwa n’etiti mba niile, sị, ‘Jehova aghọwo eze!’+ Abụ Ọma 96:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kwuonụ n’etiti mba niile, sị: “Jehova aghọwo eze.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+Ọ ga-eji ịkwụwa aka ọtọ kpechite ọnụ ndị dị iche iche.”+ Abụ Ọma 97:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 97 Jehova aghọwo eze!+ Ka ụwa ṅụrịa ọṅụ.+Ka agwaetiti niile ṅụrịa ọṅụ.+ Mkpughe 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee nụ ihe na-ada ka olu oké ìgwè mmadụ, dịkwa ka ụda nke ọtụtụ mmiri na ụda oké égbè eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa,+ n’ihi na Jehova Chineke anyị, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ amalitewo ịchị achị dị ka eze.+
31 Ka eluigwe ṅụrịa ọṅụ, ka ụwa nweekwa aṅụrị,+Ka ha kwuokwa n’etiti mba niile, sị, ‘Jehova aghọwo eze!’+
10 Kwuonụ n’etiti mba niile, sị: “Jehova aghọwo eze.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+Ọ ga-eji ịkwụwa aka ọtọ kpechite ọnụ ndị dị iche iche.”+
6 M wee nụ ihe na-ada ka olu oké ìgwè mmadụ, dịkwa ka ụda nke ọtụtụ mmiri na ụda oké égbè eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa,+ n’ihi na Jehova Chineke anyị, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ amalitewo ịchị achị dị ka eze.+