Abụ Ọma 97:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 97 Jehova aghọwo eze!+ Ka ụwa ṅụrịa ọṅụ.+Ka agwaetiti niile ṅụrịa ọṅụ.+ Abụ Ọma 98:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Tikuonụ Jehova mkpu mmeri, unu ndị niile bi n’ụwa.+Nweenụ obi ụtọ, tienụ mkpu ọṅụ, bụọkwanụ abụ olu ụtọ.+
4 Tikuonụ Jehova mkpu mmeri, unu ndị niile bi n’ụwa.+Nweenụ obi ụtọ, tienụ mkpu ọṅụ, bụọkwanụ abụ olu ụtọ.+