Mkpughe 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Anụkwara m ihe na-ada ka olu oké ìgwè mmadụ, dịkwa ka ụda nke mmiri na-asọ ike ike na ụda oké égbè eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa,*+ n’ihi na Jehova* Chineke anyị, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ amalitela ịchị!+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:6 Mmezu Mkpughe, p. 274-275 Ụlọ Nche,5/1/1993, p. 25-2612/15/1990, p. 16
6 Anụkwara m ihe na-ada ka olu oké ìgwè mmadụ, dịkwa ka ụda nke mmiri na-asọ ike ike na ụda oké égbè eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa,*+ n’ihi na Jehova* Chineke anyị, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ amalitela ịchị!+