Abụ Ọma 97:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 97 Jehova abụrụla Eze.+ Ka ụwa ṅụrịa ọṅụ.+ Ka agwaetiti niile ṅụrịa ọṅụ.+ Aịzaya 52:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ụkwụ onye si n’elu ugwu ziri ozi ọma na-abịa mara ezigbo mma.+ Onye ahụ na-ekwu na udo adịla.+ Ọ na-ekwu na ihe ka mma abịala. Ọ na-ekwu na a zọpụtala ndị mmadụ. Ọ na-asị ndị bi na Zayọn: “Chineke unu aghọọla Eze!”+ Mkpughe 11:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe mmụọ ozi nke asaa fụrụ opi ya,+ e nwere ndị ji oké olu si n’eluigwe kwuo, sị: “Alaeze ụwa aghọọla Alaeze nke Chineke+ na nke Kraịst ya.+ Chineke ga na-achịkwa ruo mgbe niile ebighị ebi.”+
7 Ụkwụ onye si n’elu ugwu ziri ozi ọma na-abịa mara ezigbo mma.+ Onye ahụ na-ekwu na udo adịla.+ Ọ na-ekwu na ihe ka mma abịala. Ọ na-ekwu na a zọpụtala ndị mmadụ. Ọ na-asị ndị bi na Zayọn: “Chineke unu aghọọla Eze!”+
15 Mgbe mmụọ ozi nke asaa fụrụ opi ya,+ e nwere ndị ji oké olu si n’eluigwe kwuo, sị: “Alaeze ụwa aghọọla Alaeze nke Chineke+ na nke Kraịst ya.+ Chineke ga na-achịkwa ruo mgbe niile ebighị ebi.”+