16 Ndị okenye iri abụọ na anọ+ ndị nọ ọdụ n’ocheeze ha n’ihu Chineke wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpọọrọ Chineke isiala, 17 sị: “Anyị na-ekele gị, Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, onye dị adị+ na onye dịbu adị, n’ihi na i jirila ike gị dị ukwuu bụrụ eze ma na-achị.+