Mkpughe 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jọn na-edegara ọgbakọ asaa+ dị ná mpaghara Eshia akwụkwọ: Ka “Chineke, onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa,”+ nakwa mmụọ asaa+ nọ n’ihu ocheeze ya, meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu. Mkpughe 16:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Anụkwara m ka mmụọ ozi nke na-ahụ maka mmiri sịrị: “Ị bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye dị adị na onye dịbu adị.+ Ị bụ onye ezi omume n’ihi ihe ndị a i kpebiri.+
4 Jọn na-edegara ọgbakọ asaa+ dị ná mpaghara Eshia akwụkwọ: Ka “Chineke, onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa,”+ nakwa mmụọ asaa+ nọ n’ihu ocheeze ya, meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu.
5 Anụkwara m ka mmụọ ozi nke na-ahụ maka mmiri sịrị: “Ị bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye dị adị na onye dịbu adị.+ Ị bụ onye ezi omume n’ihi ihe ndị a i kpebiri.+