Aịzaya 52:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee ka o si maa mma nke ukwuu n’elu ugwu, bụ́ ụkwụ+ nke onye na-eweta ozi ọma,+ bụ́ onye na-ekwusa udo,+ onye na-eweta ozi ọma nke ihe ka mma,+ onye na-ekwusa nzọpụta,+ onye na-asị Zayọn: “Chineke gị aghọọla eze!”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 52:7 Ezigbo Ofufe, p. 126 Ụlọ Nche,7/1/2005, p. 18-1912/15/1997, p. 215/1/1997, p. 11-124/15/1997, p. 271/15/1997, p. 10-11, 13 Amụma Aịsaịa II, p. 185-188
7 Lee ka o si maa mma nke ukwuu n’elu ugwu, bụ́ ụkwụ+ nke onye na-eweta ozi ọma,+ bụ́ onye na-ekwusa udo,+ onye na-eweta ozi ọma nke ihe ka mma,+ onye na-ekwusa nzọpụta,+ onye na-asị Zayọn: “Chineke gị aghọọla eze!”+
52:7 Ezigbo Ofufe, p. 126 Ụlọ Nche,7/1/2005, p. 18-1912/15/1997, p. 215/1/1997, p. 11-124/15/1997, p. 271/15/1997, p. 10-11, 13 Amụma Aịsaịa II, p. 185-188