2 Ihe E Mere 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụnụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha+ niile nke eluigwe guzo n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+ Aịzaya 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, n’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m Jehova+ ka ọ nọ n’ocheeze+ dị elu, nke e bulikwara elu, uwe mwụda ya sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.+ Mkpughe 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe ihe ndị a gasịrị, mmụọ nsọ malitere ozugbo iduzi m: ma, lee! otu ocheeze+ dị n’eluigwe,+ e nwekwara onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ.+
18 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụnụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha+ niile nke eluigwe guzo n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+
6 Otú ọ dị, n’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m Jehova+ ka ọ nọ n’ocheeze+ dị elu, nke e bulikwara elu, uwe mwụda ya sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.+
2 Mgbe ihe ndị a gasịrị, mmụọ nsọ malitere ozugbo iduzi m: ma, lee! otu ocheeze+ dị n’eluigwe,+ e nwekwara onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ.+